01/07/2023
Igbo Traditional Fashion/Ejiji ndi Igbo.
Each tribe has its own fashion and style, You can easily identify a person's race based on their outfits.
Fashion is a form of personal expression in the form of clothes, shoes, lifestyle and accessories.
The way you dress is the way you will be addressed.
Watch our new episode of Igbo Ndi Oma on Heal Media Africa and share with us your idea relating to fashion ://youtu.be/DvamNbsJGVg
Igbo translation.
Ebe ọ bụla nwere ejiji na ụdị nke ha, Ị nwere ike ịchọpụta agbụrụ mmadụ ngwa ngwa, site na ejiji ha.
Ejiji bụ ụdị ngosipụta onwe onye n'ụdị uwe, akpụkpọ ụkwụ, ụdị ndụ ha na ebi na ngwa nma ha.
Uzo isi eji ejiji, ka a ga-esi agwa gi okwu.
Lelee ihe nkeri Igbo ndi oma na Heal Media Africa ma gwa anyị echiche gị gbasara ejiji.