Obioma Fm 93.9 Aba

Obioma Fm 93.9 Aba ANYI BU NDI OBIOMA FM 93.9 ABA.. AMAKA
(5)

  OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba ..KPOTE NDI NKE GI NA URA... [ANYANWU UTUTUOMA] FRIDAY 5TH JANUARY 2024.(AHI...
05/01/2024

OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba ..KPOTE NDI NKE GI NA URA...
[ANYANWU UTUTUOMA] FRIDAY 5TH JANUARY 2024.
(AHIA AFO)

    OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba..KPOTE NDI NKE GI NA URA... (ANYANWU UTUTUOMA)....THURSADY JANUARY 4TH.202...
04/01/2024

OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba..KPOTE NDI NKE GI NA URA...
(ANYANWU UTUTUOMA)....THURSADY JANUARY 4TH.2024.
(AHIA ORIE)

SONYERE ONYE OZI NA IHE OMUME NSEKWU OBIOMA NA Obioma Fm 93.9 Aba..
03/01/2024

SONYERE ONYE OZI NA IHE OMUME NSEKWU OBIOMA NA Obioma Fm 93.9 Aba..

  OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba ..KPOTE NDI NKE GI NA URA... [ANYANWU UTUTUOMA] WEDNESDAY 24TH JANUARY 2024....
03/01/2024

OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba ..KPOTE NDI NKE GI NA URA...
[ANYANWU UTUTUOMA] WEDNESDAY 24TH JANUARY 2024.
(AHIA EKE)

    OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba..KPOTE NDI NKE GI NA URA... (ANYANWU UTUTUOMA)....TUESDAY JANUARY 2nd.2024...
02/01/2024

OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba..KPOTE NDI NKE GI NA URA...
(ANYANWU UTUTUOMA)....TUESDAY JANUARY 2nd.2024.
(AHIA NKWO)

01/01/2024

Happy New Year To You All, Ndi Nkem. Welcome to 2024.
Afo Oma!

 ..SONYERE EZI NWA McANTHONY NA OGE EJEALO NA OBIOMA FM 93.9 Obioma Fm 93.9 Aba.
01/01/2024

..SONYERE EZI NWA McANTHONY NA OGE EJEALO NA OBIOMA FM 93.9 Obioma Fm 93.9 Aba.

**May you live strong as you provide strength to us.Live peacefully as you provide essentials to us**May your year go wi...
01/01/2024

**May you live strong as you provide strength to us.
Live peacefully as you provide essentials to us**
May your year go with prosperity and happiness; your every day will come with sunlight full of joy and a sunset full of relief...Wishing you a Happy New Year and blessed year ahead..FROM ALL OF US Obioma Fm 93.9 Abaa...

31/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ofufe Uka nke taa. Sonde ikpe azu nke afo 2023. Eziokwum, obughi ihe di mfecha. Ngwa ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Biko, Ochagherela Ndi Nkem, ekwela ka akoro gi ya akoro. Ndewo!!!

29/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Ehihie obioma/Uwa Mgbede/Mkporindu ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Biko Ochagherela, ekwela ka akoro gi ya akoro n'ihi na oga-enweriri otu ihe nkea ma obu nke ozo iga ejideriri aka. Ndewo!!!

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka) πŸ“Œ Egwuregwu NPFL tataNdi otu egwu boolu Enyimba gara na ...
29/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ Egwuregwu NPFL tata

Ndi otu egwu boolu Enyimba gara na ulo ndi Bayelsa United turu Ugo lota

Egwuregwu NPFL ndi Γ³zΓ³

πŸ“Œ Egwuregwu English Premier League

πŸ“Œ Ndi Westham United ejirela ndi Arsenal Chuo oyi uguru echi gara aga

πŸ“Œ Brighton bu ndi tigburu Tottenham ka Γ±wa na enweghi nne na nna.

πŸ“Œ Akuko Egwuregwu ndi Ozo

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - FRIDAY 29TH DECEMBER 2023.(AHIA NKWO) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOOGi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba...
29/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - FRIDAY 29TH DECEMBER 2023.
(AHIA NKWO) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOO
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka) πŸ“Œ Egwuregwu NPFL tataSunshine Stars tupuru bloom bloom n...
28/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ Egwuregwu NPFL tata

Sunshine Stars tupuru bloom bloom ndi Doma United

Tata,

Bayelsa Vs Enyimba ( 4pm)

πŸ“Œ Osinhem ga- abu Onye ga hapu Napoli na season a-- Canovi

πŸ“Œ Egwuregwu English Premier League

πŸ“Œ Chelsea Jiri ndi Aston Villa Chuo oyi uguru echi gara aga

πŸ“Œ Manchester City bu ndi napuru ndi Burnley nri n' onu

Tata

πŸ“Œ Arsenal Vs Westham

Brighton Vs Tottenham

Buru amuma

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - THURSDAY 28TH DECEMBER 2023.(AHIA AFO) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOOGi Na Ezinwa McAnthony Nwa Ab...
28/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - THURSDAY 28TH DECEMBER 2023.
(AHIA AFO) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOO
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

27/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Uwa Mgbede/Mkporindu ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Ochagherela Ndi Nkem, ekwela ka akoro gi ya akoro n'ihi na oga-adikwa gbehugbe. Ndewo!!!

SONYERE CHRIS CHIKWENDU NA DAVID DURU NA IHE OMUME NSEKWU OBIOMA NA Obioma Fm 93.9 Aba....
27/12/2023

SONYERE CHRIS CHIKWENDU NA DAVID DURU NA IHE OMUME NSEKWU OBIOMA NA Obioma Fm 93.9 Aba....

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka) πŸ“Œ Egwuregwu NPFL tataSunshine Stars Vs Doma UnitedπŸ“Œ Egwu...
27/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ Egwuregwu NPFL tata

Sunshine Stars Vs Doma United

πŸ“Œ Egwuregwu English Premier League

πŸ“Œ Manchester United Jiri ndi Aston Villa Chuo oyi uguru echi gara aga

πŸ“Œ Liverpool bu ndi napuru ndi Burnley nri n' onu

Tata

πŸ“Œ Chelsea Vs Crystal Palace

Everton Vs Manchester City

Brendford Vs Wolves

Buru amuma

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - WEDNESDAY 27TH DECEMBER 2023.(AHIA ORIE) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOOGi Na Ezinwa McAnthony Nwa ...
27/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - WEDNESDAY 27TH DECEMBER 2023.
(AHIA ORIE) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOO
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

26/12/2023

. Sonyere Chris . Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Ehihie obioma/Uwa Mgbede/Mkporindu ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Ochagherela Ndi Nkem, ekwela ka akoro gi ya akoro. Ndewo!!!

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka) πŸ“Œ AFCON 2023: Ndi  Super Eagles ga bu Guinea-Bissau ekwu...
26/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ AFCON 2023: Ndi Super Eagles ga bu Guinea-Bissau ekwuputala mmadu iri abuo na ise ga eme AFCON, 2023 25-Man Squad

πŸ“Œ Saudi League: Ighalo bu Onye nyere okpu goal na mmeri ha nwetere

πŸ“Œ Kudus, Osho bu Ndi sonyere na Ndi kacha agba na mmadu iri na otu na English Premier League na izu a

πŸ“Œ
Akuko English Premier League

πŸ“Œ Newcastle united vs Nothingham Forest

Burnley Vs Liverpool

Manchester united Vs Aston Villa

Buru amuma

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - TUESDAY 26TH DECEMBER 2023.(AHIA EKE) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOOGi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba...
26/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - TUESDAY 26TH DECEMBER 2023.
(AHIA EKE) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOO
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

25/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Ehihie obioma/ Uwa Mgbede ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Ochagherela Ndi Nkem, Biko ekwela ka akoro gi ya akoro n'ihi na oga-adikwa gbehugbe... Ndewo!!!

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka) πŸ“Œ Exclusive: Osimhen, Boniface  bu ndi Super Eagles imab...
25/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ Exclusive: Osimhen, Boniface bu ndi Super Eagles imabute AFCON, 2023 –Esin

πŸ“Œ Osimhen ga Abu Onye ga- eme ofuma na Premier League β€” Bassey

Eziokwu ka obu okwu asi?

πŸ“Œ
Akuko English Premier League

πŸ“Œ Wolves bu ndi tigburu ndi Chelsea ka Γ±wa na enweghi nne na nna, iji buru na Chelsea agbala ojupa ugboro ano n' usoro n' usoro na ulo ndi ozo.

πŸ“Œ Manchester united agafeghi

Chelsea agafeghi

πŸ“Œ Egwuregwu mpaghara Europe niile

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - MONDAY 25TH DECEMBER 2023.(AHIA NKWO) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOOGi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba...
25/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - MONDAY 25TH DECEMBER 2023.
(AHIA NKWO) EMUME EKERESIMESI OMA NYE UNU OOO
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

24/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Uka Ehihie -Nnoko Ndi Nke Kraist/Kelee Chukwu. Ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Biko Ochagherela, ekwela ka akoro gi ya, n'ihi na oga-enweriri otu ihe nkea ma obu nke ozo iga ejideriri aka. Ndewo!!!

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka) πŸ“Œ CAF aburu ndi juru aju ihoputa ndi ogbu pio m(Referees...
23/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ CAF aburu ndi juru aju ihoputa ndi ogbu pio m(Referees) na isonyere na AFCON, 2023

πŸ“Œ Akuku Ngafe

πŸ“Œ Luis Suarez aburula Onye binyere aka na akwukwo igbara otu egwu boolu Inter Miami

πŸ“Œ
Akuko English Premier League

πŸ“Œ Aston Villa na ndi ha na Sheffield United gbara Onye lawa Onye lawa

πŸ“Œ Oga adi kpo kpo Tata ebe Liverpool ga anabata ndi Arsenal tata, Onye ga- agafe ?

πŸ“ŒEnglish Premier League, tata

Westham Vs Manchester
United

Tottenham Hotspur Vs Everton

Liverpool Vs Arsenal

Wolves Vs Chelsea

πŸ“Œ Egwuregwu mpaghara Europe niile

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

  OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba..KPOTE NDI NKE GI NA URA... ANYANWU UTUTUOMA SATURDAY DECEMBER 23rd..2023.(A...
23/12/2023

OBIOMA GINA ONYEOZI NA Obioma Fm 93.9 Aba..KPOTE NDI NKE GI NA URA...
ANYANWU UTUTUOMA SATURDAY DECEMBER 23rd..2023.
(AHIA ORIE)

22/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Ehihie obioma/Uwa Mgbede... Ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Biko Ochagherela Ndi Nkem, ekwela ka akoro gi ya akoro. Oga-adikwa gbehugbe. Ndewo!!!

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka) πŸ“Œ  Egwuregwu NPFL echi gara agaRemo Stars GafereAkwa uni...
22/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ Egwuregwu NPFL echi gara aga

Remo Stars Gafere
Akwa united agafeghi

Nakwa ndi ozo

πŸ“Œ 2023 AFCON: Ighalo na Ayo ndi obodo Nigeria nakwa Super Eagles Maka Ina edebata aha ndi na-eme Egwuregwu na NPFL karia nba ofesi

πŸ“Œ Ichere na enwere ndi Pesiero kwesiri ikpota na NPFL na-eme Egwuregwu ofuma ?

πŸ“Œ Ndi otu egwu boolu Crystal Palace na Brighton gbara Onye lawa, Onye lawa

πŸ“ŒEnglish Premier League, tata

Aston Villa Vs Sheffield United

Buru Amuma, nweta Ihe nrite

πŸ“Œ Egwuregwu mpaghara Europe niile

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - FRIDAY 22ND DECEMBER 2023.(AHIA EKE)Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa AbaPhone-in: 07082002039, 0703 307 954...
22/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - FRIDAY 22ND DECEMBER 2023.
(AHIA EKE)
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

21/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Ehihie obioma/ Uwa Mgbede. Ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife, Biko Ochagherela. Ekwela ka akoro gi ya akoro. Ndewo!!!

  Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9AbaGi na David Duru ( Tikitaka)πŸ“Œ Enyimba na Rangers Gbara Onye lawa, Onye lawa echi gara...
21/12/2023

Ama Egwuregwu na ObiomaFm 93.9Aba

Gi na David Duru ( Tikitaka)

πŸ“Œ Enyimba na Rangers Gbara Onye lawa, Onye lawa echi gara-aga

πŸ“Œ CAF egosiputala uwa niile ndi ga- eme Egwuregwu na otu egwu boolu Super Eagles na AFCON 2023

πŸ“Œ U-20 WWCQ: Onye nkuzi ndi Falconet bu Danjuma akpotala mmadu iri abuo na ise Maka Egwuregwu ha na umu nwanyi ndi Burundi

πŸ“Œ 2023 AFCON: Super Eagles ga- Abu ndi ga enwe mmuo mmeri oburu na ha chooro ime ofuma na AFCON, 2023–Rufai

πŸ“Œ
EFL ( Carabao) Cup Semi Finals Draw

Chelsea Vs Middlesbrough

Liverpool Vs Fulham

Kee ndi ichere ga abanye na agba nke ikpeazu?

πŸ“Œ Egwuregwu mpaghara Europe niile makwa Africa

πŸ“ŒAkuko NBA( Basketball)πŸ€

Sonyere Anyi....

07033079549, 07082002039

Whatsapp: 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - THURSDAY 21ST DECEMBER 2023.(AHIA NKWO)Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa AbaPhone-in: 07082002039, 0703 307 ...
21/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - THURSDAY 21ST DECEMBER 2023.
(AHIA NKWO)
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

   . Sonyere Chris Chikwendu Uncle C ka anyi gaa n'ihu kpọmkwem n'oge ihe omume Uwa Mgbede/Mkporindu. Ka anyi hazie ya m...
20/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C ka anyi gaa n'ihu kpọmkwem n'oge ihe omume Uwa Mgbede/Mkporindu. Ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife, Biko Ochagherela, ekwela ka akoro gi ya akoro. Ndewo!!!

Oge Ama egwuregwu na Obiomafm 93.9, AbaGi na David Duru  (Tikitaka)πŸ“Œ IsiokwuπŸ“ŒEgwuregwu NPFL TataEnyimba Vs Rangers, 4pmB...
20/12/2023

Oge Ama egwuregwu na Obiomafm 93.9, Aba

Gi na David Duru
(Tikitaka)

πŸ“Œ Isiokwu

πŸ“ŒEgwuregwu NPFL Tata

Enyimba Vs Rangers, 4pm

Buru amuma ndi ga agafe

πŸ“Œ 2023 AFCON: otu egwu boolu Super Eagles ga Abu ndi ga - eme ofuma na AFCON, 2023 – Drogba

Eziokwu ka obu okwu asi?

πŸ“Œ Chelsea aburula Ndi ji Newcastle United chuo oyi uguru , ebe ha- agafela na agba nke ano na EFL CUP

πŸ“Œ Otu egwu boolu Nothingham Forest achupula Onye nkuzi ha, bu Steve Cooper

πŸ“Œ
EFL CUP TATA

Liverpool Vs Westham United

Buru amuma

Makwa Egwuregwu mpaghara Europe niile

πŸ“Œ Akuko NBA ( Basketball ) πŸ€

Sonyere Anyi...

07033079549, 07082002039

WhatsApp : 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - WEDNESDAY 20TH DECEMBER 2023.(AHIA AFO)Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa AbaPhone-in: 07082002039, 0703 307 ...
20/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - WEDNESDAY 20TH DECEMBER 2023.
(AHIA AFO)
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

   . Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Ehihie obioma/Uwa Mgbede -Eje ALO... Ka anyi hazie ya mee ya ka oyi...
19/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu Uncle C n'oge ihe omume Ehihie obioma/Uwa Mgbede -Eje ALO... Ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Ochagherela Ndi Nkem, ekwela ka akoro gi ya akoro.. Ndewo!!!

Oge Ama egwuregwu na Obiomafm 93.9, AbaGi na David Duru  (Tikitaka)πŸ“Œ IsiokwuπŸ“ŒNdi Buzzfm / obiomafm tupuru bloom bloom nd...
19/12/2023

Oge Ama egwuregwu na Obiomafm 93.9, Aba

Gi na David Duru
(Tikitaka)

πŸ“Œ Isiokwu

πŸ“ŒNdi Buzzfm / obiomafm tupuru bloom bloom ndi RadΓ­o Fans Association

πŸ“Œ Exclusive: Musa’s bu Onye Onye nkuzi super eagles , Jose hoputara na mmadu iri ano (40) Maka AFCON, 2023

Kedu ndi e kwesiri iwepu na onu ogugu mmadu iri ano a?

πŸ“Œ
UEFA CHAMPIONS LEAGUE Last 16 DRAW : Victor Osimhen na Napoli bu ndi ga -agba Barcelona , ebe FC Porto ga - agba Arsenal

Buru amuma ndi ga abanye na agba nke asato ?

πŸ“Œ Akuko NBA ( Basketball ) πŸ€

Sonyere Anyi...

07033079549, 07082002039

WhatsApp : 07033079549

ANYANWU UTUTUOMA - TUESDAY 19TH DECEMBER 2023.(AHIA ORIE)Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa AbaPhone-in: 07082002039, 0703 307 9...
19/12/2023

ANYANWU UTUTUOMA - TUESDAY 19TH DECEMBER 2023.
(AHIA ORIE)
Gi Na Ezinwa McAnthony Nwa Aba
Phone-in: 07082002039, 0703 307 9549
WhatsApp: 07033079549
Ezinwa McAnthony Nwa Aba.

18/12/2023

. Sonyere Chris Chikwendu (Uncle C) n'oge ihe Ehihie obioma/Uwa Mgbede. Ka anyi hazie ya mee ya ka oyiee ife. Biko Ochagherela Ndi Nkem, ekwela ka akoro gi ya akoro n'ihi na oga- enweriri otu ihe nkea ma obu nke ozo, iga ejideriri aka... Oga-adikwa gbehugbe. Ndewo!!!

Address

7b Margeret Avenue
Aba
450101

Telephone

+2347033079549

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Obioma Fm 93.9 Aba posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Videos

Share

Category


Other Radio Stations in Aba

Show All