Ọzọ Akuenwebe

Ọzọ Akuenwebe Nkwalite na nchekwebe asụsụ na omenala Igbo ka Omenala na asụsụ Igbo ghara ịnwụ. .

29/03/2024

OMENAALA IGBO...

Ịgụ nwa aha/Ịba nwa aha...

ÍLÚ ÌGBÒIle ọma ka ejula ji a ga n'ogu..NKỌWA YA:Onye were ihe ụwa nwayọ, ọ nweta ihe ọ na-achọ. Ihe arọ akpataghi, ime ...
29/03/2024

ÍLÚ ÌGBÒ

Ile ọma ka ejula ji a ga n'ogu..

NKỌWA YA:
Onye were ihe ụwa nwayọ, ọ nweta ihe ọ na-achọ. Ihe arọ akpataghi, ime ya na ike agaghị eweta udo..
Ọ bụrụgodị na ị mehie megide mmadụ ibe gị, yoo ya mgbaghara na obi umeala, ọ ga-agbaghara gị..

Cheta na e sonyere anyị na ihu akwụkwọ

ILU IGBO.... Ọkụkọ nyuo ahụrụ, Ala achuwa ya ọsọ
27/03/2024

ILU IGBO....

Ọkụkọ nyuo ahụrụ, Ala achuwa ya ọsọ

Have you eaten this African delicacy?How does it taste?When last did you taste it?
24/03/2024

Have you eaten this African delicacy?
How does it taste?
When last did you taste it?

I've received 900 reactions to my posts in the past 30 days. Thanks for your support. 🙏🤗🎉Remember to follow
24/03/2024

I've received 900 reactions to my posts in the past 30 days. Thanks for your support. 🙏🤗🎉
Remember to follow

Mejuo ilu a dika ezigbo onye Igbo...ALỤ GBALAA TAA......
23/03/2024

Mejuo ilu a dika ezigbo onye Igbo...

ALỤ GBALAA TAA......

20/03/2024

ILU IGBO..

Ogoli kaa obi, ọ bụrụ ya na otu dị..

Ikpele ala ka nwa ewu ji anwụ nne ya ara...

19/03/2024

Igbo ekene m unu...
Onye ahụrụ taata ka a hụkwa ya echi... Iseeee.
Ka chi foo nụ nke ọma

18/03/2024

🎉 Facebook recognised me as a top rising creator this week!

18/03/2024

There are some English names that sounds like Igbo name..😂😂😂

Ụfọdụ aha bekee na-ada ka aha Igbo...
Ha gụnyere aha ndị a

1. Linus
2. Longinus
3. Theophulos
4. Fidelis
5. Livinus
6. Hygenus 😂😂

Add yours on the comment section...

I've just reached 500 followers! Thank you for continuing support. I could never have made it without each and every one...
17/03/2024

I've just reached 500 followers! Thank you for continuing support. I could never have made it without each and every one of you. 🙏🤗🎉

17/03/2024

OMENALA IGBO...

DOES PEOPLE ACTUALLY DISAPPEAR TO APPEAR I ANOTHER LOCATION IN THE OLDEN DAYS?
HAVE YOU HEARD ANY STORY ABOUT IT?

16/03/2024

ILU IGBO..

KEDU ILU NKE I MAARA NKỌWA YA EBE A?

1. A gwa onye ụsa ka ọ gụọ mmadụ ọnụ, ọ bụrụ ụzọ gụọ onwe ya...

2. Onye amaghị onwe ya adịghị ama arụsị ọ kwere nkwa..

3. E gotara ọchọnkeya ihe ọ tụrụ n'ahia, ọ si na ahịa azuka..

15/03/2024

ILU IGBO...
A NA-ADỤ ONYE OHI JI ỌDỤ, Ọ WERE UCHE NA-APỊ MBAZU😂😂

14/03/2024

ỌKỤKỌ ANAGHỊ ECHEFU ONYE FORO YA ỌDỤ NA UDUMMIRI...

13/03/2024

ILU IGBO....
ONYE KỤRỤ ỌKA GA-EWERE ỌKA.......

Shout out to my newest followers! Excited to have you onboard! Mike Shayn Kampira, Nnamdi Obidike, Estoria Kerkulah, Ife...
12/03/2024

Shout out to my newest followers! Excited to have you onboard! Mike Shayn Kampira, Nnamdi Obidike, Estoria Kerkulah, Ifeanya Amaka, Karma Law, Stella Babygold, Akabogu South, Osita Mmadu, Little's Man, Edu Moni, Sunday Moses, Jerry Daniel, Nnamdi Anichebe Anichebe Nnamdi, Classic Man Dinar, Excess Monet, YahooSmart Mmadubueze, Nikkly Gold, Anaku Ogbe, Nwanewyork Pnd, Paul Malize, Pretty Ella, Precious Precious, Forex Trader, Angel Favour Emeka

12/03/2024

OMENALA NA ỌDỊNALA..

IF THERE IS NO PEACEFUL COEXISTENCE BETWEEN CHRISTIANS AND TRADITIONALIST, THEN YOU ARE AFTER YOUR POCKET.....

11/03/2024

I've received 800 reactions to my posts in the past 30 days. Thanks for your support. 🙏🤗🎉

09/03/2024

I gained 222 followers, created 61 posts and received 1,798 reactions in the past 90 days! Thank you all for your continued support. I could not have done it without you. 🙏🤗🎉

I HARDLY SEE THIS HAIR STYLE AGAIN...DOES IT MEAN IT'S OUT OF FASHION OR IT MAKES LADIES LOOK UGLY...WHAT DO YOU THINK?
08/03/2024

I HARDLY SEE THIS HAIR STYLE AGAIN...
DOES IT MEAN IT'S OUT OF FASHION OR IT MAKES LADIES LOOK UGLY...
WHAT DO YOU THINK?

07/03/2024

OMENALA IGBO...

IKORO NA NDỤ NDỊ IGBO N'OGE GBOO

06/03/2024

ILU IGBO...

D**E NA-EBUCHA IWE N'OBI MA YA NA OFEKE EKELEE

05/03/2024

Shout out to my newest followers! Excited to have you onboard! Amaka Mary, Ebuka Chiboy, Eberry Makuo, Emenike Osita Innocent Emmanuel, Sultan Palal, Chukwudi Blu, Obi Don

05/03/2024

OMENALA IGBO...

ONYE ECHIGHI ECHICHI A NAGHỊ ANA ATỌ...

04/03/2024

Ekpemekpe abụghị iwu...

Religion is choice.. Stop forcing your belief on others. Rather work on how to better the society

04/03/2024

I've received 500 reactions to my posts in the past 30 days. Thanks for your support. 🙏🤗🎉

02/03/2024

OMENALA IGBO...

OTU ONYE ANAGHỊ ALỤ NWANYỊ NA ALA IGBO...

The English name is Pestle....Kedụ aha obodo gị na-akpọ ya?
29/02/2024

The English name is Pestle....

Kedụ aha obodo gị na-akpọ ya?

Address

Ifite Awka

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ọzọ Akuenwebe posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Ọzọ Akuenwebe:

Videos

Share


Other Digital creator in Ifite Awka

Show All