Asusu Igbo Amaka

  • Home
  • Asusu Igbo Amaka

Asusu Igbo Amaka Asusu Igbo

Mentioned YouThis is unique, Blood tonic
05/10/2023

Mentioned You
This is unique, Blood tonic

Mentioned you
Zobo is ready, Natural blood tonic. This Zobo is specially made.
Video loading....
Business opportunity.....

02/08/2023

Elderly man wants to kîll 2 of his kinsmen

24/07/2023

A must learn, How to pronounce Igbo Alphabet

22/07/2023

Mentioned you
A must watch.Things are really happening.

21/07/2023

Servant that kíllêd his Master

15/06/2023

Those in Diaspora that are betraying their brothers, this message is for you.

13/06/2023

See what the Secondary school Boy did 😭
Please Share after watching.

13/06/2023

Parents stop separating your children because of money, abide your children together and plant a seed of love in them.

17/12/2022

I n' eme I di ka omume a biko kwusi ya

17/12/2022

asusuigboamaka_

14/12/2022

Umu nwanyi biko unu achupuzina di unu n' ezi na obodo oyibo

11/12/2022

Oburu na nwanne gi no na obodo oyibo,
Gee Nti Nke Oma.

09/12/2022

Obughi aka eji anu nwanyi na Nigeria ka eji anu nwanyi na obodo oyibo

05/12/2022

Umu nwanyi nuru ndi, biko kwanyerenu ndi gi ugwu ruru ya

29/11/2022

Ofoduru nwa obere oge ekelesimesi e ruo.
Ngwa ngee nti nke oma.

24/11/2022

Umu agbogho bikonu fienu isa n' anya na oge ekelesimesi a.

20/11/2022

Ndi Oga Ya Eseturu Umu Boi Ha Na Onwa December Ma Obu Na Oge n' adighi anya,
Gee Nti Nke Oma.

17/11/2022

Ejim omaricha egwua wee na ekene Anyidons otu o si enyere otutu ndi mmadu aka na ihu akwukwo Facebook ya.

16/11/2022

Onye obula soro Nwanne ya nwebe añuri ma ihe oma mere ya

14/11/2022

Onye obula gee Nti nke oma.
Ekelesimesi a di ngonso, bikonu umunnem onye obula kpachara anya ya.

12/11/2022

Umu nwanyi nuru di mgbe di ha nwere nwa boi, gee Nti....

11/11/2022

Umu nwanyi no na di biko kwusinu iji di onye ozo amara di unu atu maka na ima ka- aka di gi ha tupu ije bee ije di ahu.

Umu nwanyi no na di, aka na- aka aghaghi nu oooooooo

10/11/2022

Okwuluora i bu ezigbote mmadu. Daalu na olu oma nile i n' alu na isi ndi mmadu. Otutu ndi mmadu esitego na gi wee nweru onwe ha. Ufodu enwego mbuli elu di iche iche site n' ebe ino.

Ka Chukwu puru ime ihe nile gbaa gi ume ma chekwaba opupu gi na mbata gi, ihe oma ga na emere gi n' ututu, ehihie na abali. Ajo muo na ajo mmadu agaghi ahu gi.

Ka Udo na Amara nke Chineke bara gi uba mgbe nile.... Amen

08/11/2022

Umu agbogho ogbaru ofu ndia nuru di bu na onweghi ihe emere mete ha mma na be di ha, kedu ihe mere ijiri buru nsogbu iji wee too agbogho wee jee be ije di?

06/11/2022

Umu agbogho na si n' ha achoghi inwe nne di, matakwa na o di n' ihu, na nwunye nwa gi nwoke agaghi enwekwa nne di.

05/11/2022

IHE NILE NWERE OGE
Biko maru nke bu nke, ka ighara isi no mmadu mere gi.
I weru oge nka mee nke ozo, agu aguwaa gi ANYA.

04/11/2022

Gee Nti
Kulie Jee choo ife iga-alu

03/11/2022

CHELSEA WHY😆😆😆


Like, comment and share
Please follow my page

03/11/2022

Oburu na idei mmiri gasia (flood) ma onweghi ihe imutara onweghi ihe I ga-amuta ozo



Like, comment and share
Please follow my page

Address


Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Asusu Igbo Amaka posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Videos

Shortcuts

  • Address
  • Alerts
  • Videos
  • Claim ownership or report listing
  • Want your business to be the top-listed Media Company?

Share