30/01/2020
NB: RULES ARE UNDER THIS POST
STORY 2
AHIA ANO
By Vivian Oluchi
"A nwuo m, e fue m o! Onye ji ihe oriri ya nyetu nwanne ya maka anaghi ama echi ama o!"Nne ahia muru umu and wee namuo Ha Ekenne, Orienne, Adanne and Nkwonne. Ekenne is the first child of Nneahia, followed by Orienne, then Afonne. Oge Nneahia tuuru ime Nkwonne ka her husband, Nneahia biara di sick. During this time, Nneahia gbara mbo niile o ga agba to see to it that her husband is cured of his Abere sickness, na-agbanyeghi na ya bu Nneahia bu ago ime.
Nevertheless, ihe gbagwojuru everybody anya bu o na o bu Oge omumu Nkwonne ka Nneahia biara nwuo. Nke a metutara Nneahia nke ukwuu, she became embittered about the situation. O wee concluduo that o bu Nkwonne, her last child mere ihe di ya ji nwuo. Nneahia jury onwe ya ajuju si, "Kedu ihe patara na o bu only the time o di ime Nkwonne ka her husband ji wee Bido oria, nwukwaa n' oge ahu? " Nneahia gbapu na-aka wee si na Nkwonne bu ajo nwa si owere baa Nne ya afo.
Nkwonne on her own makes sure she does her duties as requested by her mother to avoid Nneahia I na eti ya ihe. O jechaa ozi, o dowe ekwu ka onye onwu na ekwu onwu. O ruo Oge iti nri, Nneahia na ebu uzo Malia sure that Ekenne, Orienne na Afonne rijuru ago tupuu o chee echiche whether to give Nkwonne food or not.
Otu ubochi thru, Nneahia Emilee ahia, she called Ekenne, Orienne and Afonne wee bye ha Eśe Nkwonne kworo aka shie. She told them that she was going to Bush Market, na o gaghi a lot that day, so, aguo guo ha, ha erie eśe ahu. E nweghi ihe o nyere Nkwonne, o buru akpa ya jewe ahia.
O GE Nneahia puwara, Nkwonne bidoro dibe mkpu aguu maka na o ribeghi ezigbo nri n'ubochi ole na ole. Umunne Nkwonne who have not been in support of Nneahia's behaviour towards Nkwonne Fara nyetu Nkwonne nri.
IHE MMUTA:
ka everybody nwee Obi nwanne.
………………………………………………………………………..
Simple Rules
Our followers will have to award these stories 30% of the points for the contest, while the judges have 70% left for them.
SIMPLE!!!
Like the story you find most appealing and the three stories according to their ranking by NUMBER OF LIKES will earn 30%, 20% and 10% respectively.
Likes from people WHO ARE NOT FANS OF THE PAGE WILL NOT BE COUNTED. Likes the page and like the post.
RESULTS WILL BE ANNOUNCED ON SUNDAY, FEBRUARY 2, 2020, BY 11:00PM
May the best story win!!!