🤣 🤣 🤣 🤣 🤣 Nwanne your ringing tone dịka onye na ejuru egbe 😂 😂 😂
🤣 🤣 🤣 🤣 Ringing tone na egosi na unu ejiru egbe
He is alive, thank you Father
Important information from Oga hope.
Biko nụ si were ọhịa abụọ ahụ soro ya nsọ.
BREAKING NEWS:
Obioma Somtochi Ugorji, an Igbo boy of 22 years old becomes the best graduating student of Loyola Marymount University, Los Angeles, California, USA for 2023.
Note that he has no English name or any foreign name.
He is the valedictorian of the university for 2023.
Valedictorian means the student with the highest grade in a graduating set who gives the farewell speech at graduation ceremonies.
He started his speech with the phrase "Igbo Kwenu".
He eulogized/praised the Igbos throughout his speech.
You need to watch the video of his speech. Just Google his name and watch the video. It was wonderful!
Aṅụrị nturu ugo gị nwa afọr
Igbo-Hausa indigenes of Nsukka, Enugu state, celebrating Sallah yesterday.
Igbo Muslims
Ndị Hausa ji ike amụ asụsụ Igbo. Ma gị bụ onye Igbo amaghị asụ Igbo.
Ndị nile na echere anyị echiche ọjọọ. Otu a ka Chineke ga esi ama ha nile ikpe.
Ụwa dị egwu. Aka ga akpara onye gburu gi
Ụwa nke a ajọ ka. Chineke ekwekwala ka ihe ọma anyị bụrụ ihe ọjọọ
Ọbụ ihe ziri ezi?
Kedụ ihe ichere mere aka ná achị Anambra jiri kwatuo ụlọ ụka odumeje?
Nsogbu dịkwa
Ndị Lagos biko kedụ ka unu siri agafe????
Nsogbu dịkwa na obodo nke a.