Nwada Igbo_Chiamaka

Nwada Igbo_Chiamaka Ana m enwe nnukwu obi anuri mgbe m na akuziri ndi mmadu Asusu na ihe gbasara Igbo.

02/01/2024

Kowa ile a:

Anu gba ajo oso
Agba ya ajo egbe

28/12/2023

Mezuo ahiriokwu a

Nwata na-ata akara__________

Anuri Ekeresimes oma ndi nkem ka ngozi na eso Ekeresimes ruo anyi aka, iseee
26/12/2023

Anuri Ekeresimes oma ndi nkem ka ngozi na eso Ekeresimes ruo anyi aka, iseee

15/08/2023

Ndewo nu ndi Igbo ibe m kedu ka unu mara? Kedu ebe isi ahu ihe edemede a.

10/07/2023

Onuogugu Igbo

Taa bu ubochi ncheta omumu m
08/07/2023

Taa bu ubochi ncheta omumu m

06/07/2023

Ihe eji mara ndi Igbo
na Abia.
Metu aka n' akara ihunanya(like) tinye okwu n' akara okwu (comment section) ma tu saa ozia(share)

27/06/2023

Mgbede oma ndi oma
Kedu ka unu mere taa taa.

12/06/2023

Chineke nyere anyi ugwu osisi di iche iche mana ugwu akwu (palm tree) bu nnukwu uru na ebe ndi Igbo no
Esi na ukwu akwu enweputa mmanu ire (palm oil)
Esi na ukwu akwu enweta Aziza (broom)
Esi na ukwu akwu enweputa avuvu (something to help in bring fire with firewood)
Esi na ukwu akwu enweta Aki ( palm carnel)
Esi kwazi na ukwu akwu enweta eri ewu (goat food)

Dalu nu maka isonyere m.

11/06/2023

Singular and plural putara Mkpoolu na Ubara

Imaatu:
Mkpoolu Ubara

Okorobia =. Umuokorobia
Mmadu =. Ndi mmadu
Ji. =. Otutu ji
Nwa ewu =. Umu ewu

Tinyezie nke imara na akara okwu (comment section)

09/06/2023

Omumu mkpuru okwu ndi Igbo

# Share # comment #

07/06/2023

Gini bu oji (kolanut)? Oji bu ihe ndi Igbo ji ele obia.

Kedu ihe ato eji oji eme n' ala igbo

Tinye aziza ya na akara okwu (comment section).

27/04/2023

Omumu maka Asusu Igbo

27/04/2023

Gwa gwa gwa m gwa ihe kulu mmiri rigo elu?

Address

Onitsha

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Nwada Igbo_Chiamaka posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Videos

Share


Other Digital creator in Onitsha

Show All